Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Kpọrọ Nwa Gị”

“Kpọrọ Nwa Gị”

Nwaanyị Shunem lere Ịlaịsha ọbịa nke ọma (2 Eze 4:8-10)

Jehova gọziri ya, mee ka ọ mụta nwa nwoke (2 Eze 4:16, 17; w17.12 4 ¶7)

Jehova mere ka Ịlaịsha kpọlite nwa ya n’ọnwụ (2 Eze 4:32-37; w17.12 4 ¶8)

Ị̀ na-eru uju ọnwụ nwa gị? Ọ na-ewute Jehova otú o si ewute gị. N’oge na-adịghị anya, ọ ga-akpọlite ndị nwụnahụrụ gị. (Job 14:14, 15) Oge ahụ ga-abụ oge pụrụ iche.