Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JOB 38-42

Jehova Na-anabata Ekpere Anyị Kpere Maka Ndị Ọzọ

Jehova Na-anabata Ekpere Anyị Kpere Maka Ndị Ọzọ

Jehova chọrọ ka Job kpee ekpere maka Elifaz, Bildad, na Zofa

42:7-10

  • Jehova gwara Elifaz, Bildad, na Zofa ka ha gakwuru Job ma chụọ àjà maka onwe ha

  • Chineke chọrọ ka Job kpee ekpere maka ha

  • Chineke gọziri Job mgbe o kpechara ekpere maka ha

Jehova gọziri Job maka okwukwe ya na otú o si tachie obi

42:10-17

  • Jehova kwụsịrị ahụhụ Job na-ata mgbe o mere ka ọ gbakee

  • Ndị enyi Job na ndị ikwu ya bịara kasie ya obi maka ahụhụ niile ọ tara

  • Jehova nyeghachiri Job akụnụba ya niile, okpukpu abụọ okpukpu abụọ

  • Nwunye Job mụtakwaara ya ụmụ iri ọzọ

  • Job dịkwuru ndụ otu narị afọ na iri anọ, hụkwa ụmụ ya, na ụmụ ụmụ ụmụ ya