Mgbe Mozis na Erọn gara ịhụ Fero

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Jun 2020

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ gbasara oge ikpeazụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Josef Gbaghaara Ụmụnne Ya

Gịnị ka otú Josef si gbaghara ụmụnne ya na-akụziri anyị?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ha Nwetara Nri n’Oge Ụnwụ

Olee ebe anyị nwere ike inweta nri nke Okwu Chineke n’ụba n’agbanyeghị na e nwere ụkọ nri nke Okwu Chineke n’ụwa a?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ndị Agadị Nwere Ọtụtụ Ihe Ha Ga-akụziri Ndị Ọzọ

Olee otú ndị agadi si bụrụ ndị anyị ga-esi n’aka ha mụta inwe okwukwe?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ndị Kraịst Ma nke A Na-akọ?

Olee otú ị ga-esi rite uru n’aka Ndịàmà Jehova merela agadi?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“M Ga-abụ Ihe M Chọrọ Ịbụ”

Olee otú ịma ihe Chineke pụtara si abara gị uru?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Mụ Onwe M Ga-anọnyere Ọnụ Gị”

Olee otú ihe a kọrọ banyere Mozis ga-esi nyere gị aka ịkwụsị ịtụ ụjọ n’ozi ọma?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú E Si Eji “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” Ezi Ozi Ọma

Olee otú i nwere ike isi jiri ihe dị n’ebe e dere ihe gị na mmadụ nwere ike ikwurịta mee ihe omume ma ọ bụ zie mmadụ ozi ọma?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị Ga-ekwusali Ozi Ọma, Kụziekwa Ihe

Olee ebe ị ga-enweta ume na obi ike ị ga-eji na-ekwusa ozi ọma, na-akụzikwa ihe?