Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Olee Ụdị Onye Ekpere M Na-egosi na M Bụ?

Olee Ụdị Onye Ekpere M Na-egosi na M Bụ?

Jebez bụ nwoke a na-akwenyere ùgwù (1 Ihe 4:9)

Ekpere Jebez gosiri na ọ na-echegbu onwe ya banyere ofufe Chineke (1 Ihe 4:10a; w10 10/1 23 ¶3-7)

Jehova zara Jebez ekpere ya (1 Ihe 4:10b)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụdị onye ekpere m na-egosi na m bụ?’​—Mat. 6:9, 10.