Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ ji Gee Chineke Ntị na-ezi ozi ọma n’Indoneshia

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Febụwarị 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye ndị mmadụ Teta! na Gee Chineke Ntị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nehemaya Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe

Jiri anya nke uche hụ otú Nehemaya si wughachi mgbidi Jeruselem, meekwa ka a maliteghachi ife. (Nehemaya 1-4)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta

O nyeere ndị Izrel aka inwe obi ụtọ n’ofufe Chineke. Ihe ndị a e sere ga-enyere gị aka ịghọta ihe ndị mere na Jeruselem n’ọnwa Tishri afọ 455 T.O.N.K. (Nehemaya 8:1-18)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ndị Ji Obi Ha Niile Na-efe Jehova Na-akwado Ihe Niile Gbasara Ofufe Ya

N’oge Nehemaya, ndị Jehova ji obi ha niile kwado ofufe ya n’ụzọ dị iche iche. (Nehemaya 9-11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ndụ Kacha Mma Mmadụ Nwere Ike Ibi

Ndị na-eto eto nọ n’ọgbakọ Jehova nwere ọtụtụ ụzọ ha ga-esi bie ndụ kacha mma. Jiri ajụjụ ndị ahụ tụlee vidio ahụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Akwụkwọ Nehemaya Na-akụziri Anyị

Jiri anya nke uche hụ ebe Nehemaya ji ịnụ ọkụ n’obi na-akwado ofufe Chineke. (Nehemaya 12-13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Kpọọ Ndị Niile Nọ́ n’Ókèala Unu Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs

Otu i nwere ike isi kpọọ mmadụ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2016. Jiri ihe ndị a nyere onye ahụ aka ka ọ bịa.

Esta Gbachiteere Ndị Chineke

Jiri anya nke uche gị hụ otú o si gbachitere ndị Jehova. (Esta 1-5)