Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2020-2021 nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ

Lee ebe e depụtasịrị okwu ndị a ga-ekwu ná mgbakọ sekit a, ma nke onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ ga-ekwu. Isiokwu mgbakọ sekit a bụ “Ṅụrịanụ Ọṅụ n’Ime Jehova.”

“Ṅụrịanụ Ọṅụ n’Ime Jehova”

Akwụkwọ usoro ihe omume maka nnọkọ ụtụtụ na nke ehihie nke mgbakọ sekit nke a ga-ezite onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.