Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Afọ 2023

Fraịdee

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ 1 Ndị Kọrịnt 13:4​—“Ịhụnanya na-enwe ndidi.”

Satọdee

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ 1 Ndị Tesalonaịka 5:14—‘Na-enwere mmadụ niile ndidi.’

Sọnde

Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ Aịzaya 30:18—“Jehova na-enwere unu ndidi ka o meere unu amara.”

Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma

Ihe ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

GBASARA ANYỊ

Bịa Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2024​—‘Na-ezisa Ozi Ọma’

Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a nke ga-ewe ụbọchị atọ.

MGBAKỌ UKWU

Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2023

Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke anyị ga-enwe n’afọ a. Ọ ga-ewe ụbọchị atọ.

MGBAKỌ UKWU

Ihe A Ga-eme n’Ihe Nkiri Isiokwu Ya Bụ: “Kwe Ka Jehova Na-edu Gị”

Chọpụta otú nsogbu ndị na-abịara anyị ga-esi mee ka anyị kpebisie ike na anyị ga na-atụkwasị Jehova obi.