Gaa n'Isiokwu

KAADỊ AKỤKỌ NDỊ DỊ NA BAỊBỤL

Erọn

Danloduo kaadị akụkọ Baịbụl a ma were ya mụọ banyere Erọn, nwanne Mozis. Ọ bụ ya tọrọ Mozis, bụrụkwa onyeisi nchụàjà mbụ e nwere n’Izrel. Bipụta kaadị a, chakapụta ya, pịajie ya abụọ, ma dowe ya.