Gaa n'Isiokwu

Akụkọ Si Mba Dị Iche Iche

 

2024-10-01

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 6

Na vidio a, anyị ga-ahụ otú anyị ga-esi lekwasị anya n’ịmalitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl.

2024-08-02

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 5

Na vidio a, anyị ga-ahụ otú anyị ga-esi na-eme ka obi sie anyị ike na ọ bụ naanị Alaeze Chineke ga-akwụsị nsogbu ụmụ mmadụ niile.

2024-06-21

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 4

Na vidio a, anyị ga-ahụ otú ụmụnna anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị, ndị a tụrụ mkpọrọ maka ihe ha kweere, si ‘na-eme ihe ọma ka ha wee merie ihe ọjọọ.’​—Ndị Rom 12:21.

2024-05-06

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 3

Na vidio a, anyị ga-eleba anya n’ihe ndị Baịbụl kwuru ga-enyere anyị aka ikpebi otú anyị ga-esi na-eji ejiji.

2024-03-15

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 2

Na vidio a, anyị ga-ahụ otú Nna anyị hụrụ anyị n’anya bụ́ Jehova si gosi na “ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.” (2 Pita 3:9) Anyị ga-ahụkwa ihe ụfọdụ a gbanwere n’otú anyị si eji ejiji mgbe anyị chọrọ ịga ọmụmụ ihe, ịga ozi ọma, ma ọ bụ ịga mgbakọ.

2024-02-20

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2024—Agba nke 1

Chọpụta otú ịhụ ndị mmadụ n’anya si eme ka anyị na-anụ ọkụ n’obi n’ikwusa ozi ọma.

2023-12-15

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 8

Chọpụta otú uwe anyị na ejiji anyị si eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke nakwa otú anyị ga-esi na-eme ka ọgbakọ dịrị n’otu.

2023-11-03

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 7

Mata gbasara akwụkwọ ọhụrụ e wepụtara bụ́ Amaokwu Baịbụl Ndị Na-enyere Anyị Aka Ife Jehova nakwa isiokwu afọ 2024.

2023-08-30

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 6

N’akụkọ a, onye so n’Òtù Na-achị Isi gosiri vidio ajụjụ ọnụ na-agba ume a gbara Nwanna Negede Teklemariam.

2023-07-29

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 5

N’akụkọ a, onye so n’Òtù Na-achị Isi gbara Nwanna Dennis Christensen na Irina nwunye ya ajụjụ ọnụ. Ajụjụ ọnụ ahụ na-agba ume.

2023-06-05

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 4

N’akụkọ a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi ga-agwa anyị okwu ga-eme ka ịga mgbakọ ukwu ihu na ihu gụsiwa anyị agụụ ike. Ọ ga-akọwakwa otú Jehova si na-echebe ndị ya.

2023-04-21

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 3

Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi ga-akọrọ anyị otú ụmụnna anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị nọ na Jamanị, ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka nakwa na Bahamas si mee Jehova ebe mgbaba ha n’agbanyeghị nsogbu ma ọ bụ ihe isi ike ndị tara akpụ.

2023-03-14

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 2

Onye so n’Òtù Na-achị Isi ga-agwa anyị banyere ụmụnna anyị nọ na Tọkiye. Ọ ga-agbakwa ụmụnna abụọ so n’Òtù Na-achị Isi ajụjụ ọnụ ga-agba anyị ume.

2023-01-06

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 1

Anyị na-agba gị ume ka i lee vidio a ka ị mata otú ihe si kwụrụ ugbu a n’ọrụ anyị na-arụ na Ramapo nakwa banyere ozi ọma ndị ọsụ ụzọ.

2022-12-19

AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 8

Onye so n’Òtù Na-achị Isi gbara anyị ume ka anyị dị njikere ịgbanwe mgbe ọ bụla ụgbọ ịnyịnya Jehova chere ihu ebe ọzọ.