Igbo
Vidio: Otú E Si Arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/702012006/univ/art/702012006_univ_sqr_xl.jpg

ỌGỌST 15, 2012
Japan

A Ka Na-arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara Ala Ọma Jijiji Mere na Japan

A Ka Na-arụzigharị Ihe na Japan Ka Otu Afọ Gachara Ala Ọma Jijiji Mere na Japan

Ndịàmà Jehova ka na-enyere ndị ala ọma jijiji kpara aka ọjọọ na Japan aka n’agbanyeghị na ọ karịala otu afọ ala ọma jijiji ahụ mere.