Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu Obi Ụtọ Ebighị Ebi nke Afọ 2026
Fraịdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ Matiu 5:3—“Ndị ma na ọ bụ Chineke kwesịrị ịna-eduzi ha na-enwe obi ụtọ.”
Satọdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ Ọrụ Ndịozi 20:35—“A na-aka enwe obi ụtọ n’inye ihe karịa ka a na-enwe n’ịnara ihe.”
Sọnde
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ Matiu 13:16—“Unu na-enwe obi ụtọ n’ihi na unu na-ahụ ihe ndị a, na-anụkwa ha.”
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
Ihe ndị bara uru ndị bịara mgbakọ ukwu kwesịrị ịma.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
GBASARA ANYỊ
Bịa Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2026—“Obi Ụtọ Ebighị Ebi”
Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a. Ọ ga-ewe ụbọchị atọ.
MGBAKỌ UKWU
Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova nke Afọ 2026 nke Isiokwu Ya Bụ “Obi Ụtọ Ebighị Ebi”
Bịa Mgbakọ Ukwu anyị nke afọ 2026 nke isiokwu ya bụ “Obi Ụtọ Ebighị Ebi” ka ị chọpụta otú gị na Chineke ịdị n’ezigbo mma ga-esi mee ka ị na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi.
MGBAKỌ UKWU
Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Si na Baịbụl Bụ́: Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 4, Nke 5, na Nke 6
Gịnị mere ndị mmadụ ji na-agakwuru Jizọs, gịnịkwa mere mgbe o kwuru ihe dị iche n’ihe ndị isi okpukpe na-akụzi?

