Mụta Ihe n’Aka Ndị Enyi Jehova

Mụta ihe n’aka ndị dị iche iche Baịbụl kọrọ akụkọ ha, ndị bụ́ ndị enyi Jehova.

Mefiboshet

E mee gị ihe na-adịghị mma, olee otú ị ga-esi nọgide na-enwe obi ụtọ ka Mefiboshet?

Josef

Ụmụnne Josef mesiri ya ike. Gịnị ka Josef mere?

Joshụa na Keleb

Olee ihe nyeere Joshụa na Keleb aka inwe obi ike mgbe ndị ọzọ na-enweghị obi ike?

Abigel

Olee otú Abigel si nyere otu onye aka ka ọ ghara ime ihe ọjọọ kama mee ihe dị mma?

Debora

Olee otú ị ga-esi enwe obi ike ka Debora?

Ebel

Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka Ebel ga-enyere gị aka inwe okwukwe na Jehova?

Jeremaya

Gịnị ka ị ga-esi n’aka enyi Jehova bụ́ Jeremaya mụta banyere ikwusa ozi ọma n’atụghị egwu?

Hananaya, Mishel, na Azaraya

Ị̀ ga-erubeliri Jehova isi otú ndị enyi ya bụ́ Hananaya, Mishel, na Azaraya mere?

Sorry, there are no terms that match your selection.