Igbo
Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Si na Baịbụl Bụ́: Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 4, Nke 5, na Nke 6
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/500900025/univ/art/500900025_univ_sqr_xl.jpg

Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Si na Baịbụl Bụ́: Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 4, Nke 5, na Nke 6

Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Si na Baịbụl Bụ́: Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 4, Nke 5, na Nke 6

Jizọs họọrọ ndịozi ya. Okwu ya mere ka ndị mmadụ gbanwee ndụ ha. Ọ nọkwa na-arụkwu ọtụtụ ọrụ ebube. Ma, ebe ọ bụ na ọtụtụ ndị nọ na-enwe okwukwe na ya, malitekwa iso ụzọ ya, ndị isi okpukpe malitere iwesa ya iwe.