Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Suriname
Garnizoenspad 239
DISTRICT WANICA
SURINAME
+597 328054
+597 328049
+597 328021
+597 328019
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe nkeji iri anọ na ise
Ihe A Na-eme
A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ na Suriname, na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ ise, ma Asụsụ Ndị Ogbi nke Suriname. A na-emepụtakwa ihe ndị a na-egere egere n’ọtụtụ asụsụ.

