Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Myanmar

94-B Inya Rd

YANGON

MYANMAR

+95 1-2305692

+95 1-2305693

+95 1-512699

+95 1-511035

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Myanmar, Chin (Hakha), Kachin, Karen (S’gaw), Mizo, nakwa n’asụsụ iri ndị ọzọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.