Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Japan
Watch Tower Bible and Tract Society
4-7-1 Nakashinden
EBINA CITY
KANAGAWA-PREF
243-0496
JAPAN
+81 46-233-0005
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe awa abụọ
Ihe A Na-eme
A na-ebi Baịbụl, akwụkwọ na broshọ karịrị nde iri na ise, na-ebikwa magazin karịrị otu narị nde kwa afọ. Kwa afọkwa, a na-ebupụ akwụkwọ na magazin ga-eju narị gwongworo ise na iri asaa. Ha dị n’asụsụ dị otu narị na iri ise.

