ILEGHARỊ ANYA N’ỤLỌ ỌRỤ ANYỊ

Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị n’Italy

Igbo
Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị n’Italy
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011232/univ/art/1011232_univ_sqr_xl.jpg

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Italy

Congregazione Cristiana Dei Testimoni di Geova

Via della Bufalotta 1281

I-00138 ROME RM

ITALY

+39 06-872941

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:30 ehihie

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Italian, Ladin (Gardenese) na Asụsụ Ndị Ogbi nke Italy. A na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere. A na-ahazi ọrụ puku ọgbakọ atọ anyị nwere n’Italy na-arụ, na-ahazikwa nke a na-arụ ná mba ndị ọzọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.