ILEGHARỊ ANYA N’ỤLỌ ỌRỤ ANYỊ

Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị na Finland

Igbo
Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị na Finland
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011232/univ/art/1011232_univ_sqr_xl.jpg

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Finland

Puutarhatie 60

FI-01300 VANTAA

FINLAND

+358 9-825-885

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

N’ihi nnukwu ọrụ ndị anyị na-arụ ugbu a n’alaka ulo ọrụ anyị, anyị na-ebelata mmadụ ole anyị na-akpọgharị ka ha legharịa anya malite n’abalị mbụ n’ọnwa Mee afọ 2019 ruo n’abalị iri atọ na otu n’ọnwa Disemba, afọ 2020. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịbịa n’alaka ụlọ ọrụ anyị legharịa anya n’oge ndị a, biko, gwa anyị agwa.

Ihe A Na-eme

Ha na-ahazi ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova dị ihe dị ka puku iri atọ na anọ nọ na Belarus, Estonia, Finland, Latvia, na Lituenia na-arụ. Ha na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ asatọ nakwa n’asụsụ ndị ogbi anọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.