ILEGHARỊ ANYA N’ỤLỌ ỌRỤ ANYỊ

Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị n’Ethiopia

Igbo
Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị n’Ethiopia
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011232/univ/art/1011232_univ_sqr_xl.jpg

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Ethiopia

Jehovah’s Witnesses, Yeka sub-city, Wereda 12;

House 161 on Kotebe Road; 1 km past Kotebe University College

ADDIS ABABA

ETHIOPIA

+251 11-617-0555

+251 91-121-3489 (ekwentị)

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:20 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ ise a kacha asụ n’Ethiopia. A na-ahazikwa ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova na-arụ n’Ethiopia, ya na Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị ndị a na-ewu.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.