Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Burundi
Les Témoins de Jéhovah
Uprona Boulevard
Corner of Muyinga Ave., Rohero II
BUJUMBURA
BURUNDI
+257 2224-1110
+257 2224-5564
+257 2224-8112
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe otu awa
Ihe A Na-eme
A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Kirundi, na-emepụta ihe ndị a na-egere egere. A na-ebugakwara ha narị ọgbakọ abụọ na iri asatọ anyị nwere na Burundi.

