ỌGỌST 10, 2018
IHE ỌHỤRỤ NDỊ E NWERE
Watchtower Library Adịla Ugbu A Maka Ịdanlodu Ya
I nweziri ike isi na jw.org/ig danloduo Watchtower Library ugbu a ma tinye ya na Windows kọmputa gị.
Lee otú ị ga-esi adanlodu Watchtower Library na kọmputa.