Isiokwu Ndị Dị na Ya
Isiokwu Ndị Dị na Ya
July 15, 2008
NKE A NA-AMỤ AMỤ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ N’IZU:
September 1-7
Gịnị Mere Ozi Ụlọ n’Ụlọ Ji Dị Mkpa n’Oge A?
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 32, 162
September 8-14
Imeri Ihe Isi Ike Ndị A Na-enweta n’Ozi Ụlọ n’Ụlọ
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 53, 92
September 15-21
Ọ Bụ “Chineke Na-eme Ka O Too”!
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 133, 211
September 22-28
PEEJI NKE 17
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 148, 192
Ihe Isiokwu Ndị A A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
Isiokwu nke 1, 2 PEEJI NKE 3-11
E ji ikwusa ozi ọma site n’ụlọ ruo n’ụlọ mara Ndịàmà Jehova n’ụwa niile. Isiokwu abụọ a tụlere ihe mere anyị ji esi ụzọ dị otú a ekwusa ozi ọma nakwa otú anyị si emeri nsogbu ndị anyị na-enweta n’ikwusa ozi ọma site n’ụlọ ruo n’ụlọ.
Isiokwu nke 3, 4 PEEJI NKE 12-21
N’isiokwu abụọ a, a kọwara ihe atụ ise na-ewusi okwukwe ike Jizọs ji kụzie ihe. Otú e si kọwaa ụfọdụ n’ime ha na-eme ka anyị ghọtakwuo ihe ha pụtara. Isiokwu abụọ a na-eme ka anyị nwekwuo ekele maka ike mmụọ Chineke na-akpa ka anyị na-amụ otú ihe atụ ise ahụ si gosi ụzọ dị iche iche ikwusa ozi ọma nke Alaeze ahụ si eme ka e nwee mmụba.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Ụjọ Atụghị Anyị n’Ihi na Jehova Nọnyeere Anyị
PEEJI NKE 22
Okwu Jehova Dị Ndụ—Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ozi Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt
PEEJI NKE 26
Setịpụ Ihe Mgbaru Ọsọ Ị Ga-eruli ma Nwee Ọṅụ
PEEJI NKE 29