ỤLỌ NCHE Nke 1 n'Afọ 2025 | Gịnị Ga-eme Ka Agha Kwụsị?

Ị̀ chọrọ ibi n’ụwa agha na-adịghị na ya? Ọtụtụ ndị chere na ọ gaghị ekwe omume. Baịbụl kwuru ihe mere mbọ ndị mmadụ na-agba ka agha kwụsị ji akụ afọ n’ala. O kwukwara ihe mere obi ga-eji sie gị ike na udo ga-adịli n’ụwa niile nakwa na ọ ga-enwe isi n’oge na-adịghị anya.

Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị e dere ihe ha kwuru n’akwụkwọ a abụghị ezigbo aha ha.

 

Agha Na-akpa Mkpamkpa

Ndị agha na ndị nkịtị ma otú agha si emebisị ihe.

Otú Agha Si Akpa Anyị Niile Aka Ọjọọ

Agha na-ala ọtụtụ ihe n’iyi, na-efukwa nnukwu ihe. Gụọ ihe ụfọdụ gosiri na ọ bụ eziokwu.

Ụmụ Mmadụ Hà Ga-akwụsịli Agha?

Ndị mmadụ ka na-agba mbọ ka a kwụsị ịlụ agha, ma ànyị kwesịrị ịtụ anya na ha ga-emeli ka agha kwụsị?

Ihe Mere A Ka Ji Na-alụ Agha

Baịbụl kwuru isi ihe ndị na-akpata agha.

Otú Agha Ga-esi Akwụsị

Alaeze Chineke ga-eme ka agha kwụsị, meekwa ka e nwee ezigbo udo n’ụwa.

Otú Obi Ga-esi Na-eru Mmadụ Ala n’Agbanyeghị Agha

Baịbụl na-abara ndị agha kpara aka ọjọọ ezigbo uru ugbu a.

Ò Nwetụla Mgbe Ị Jụrụ Ajụjụ Ndị A?

Ò nwere mgbe agha ga-emecha kwụsị n’ụwa a? Otú Baịbụl si zaa ajụjụ a na ajụjụ ndị ọzọ gbasara isiokwu a ga-akasi gị obi.