Ebe otu nwanna na nwunye ya ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-aga n’okporo ámá. Ndị mmụọ ozi na-efe n’elu emee ka nke nwaanyị hụ otu nwaanyị obi na-adịghị mma nke nọ n’oche.

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Mee 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Julaị 14 ruo Ọgọst 17, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 19

Na-eme Ka Ndị Mmụọ Ozi Na-erubere Chineke Isi

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 14 ruo 20, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 20

Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-akasi Gị Obi

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 21 ruo 27, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 21

Na-achọ Obodo nke Na-adịgide Adịgide

Isiokwu a bụ maka izu Julaị 28 ruo Ọgọst 3, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 22

Otú Jizọs Jiruru Aha Jehova Kpọrọ Ihe

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 4 ruo 10, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 23

Otú Anyị Kwesịrị Ijiru Aha Jehova Kpọrọ Ihe

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 11 ruo 17, 2025.

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Kwadebe Obi Gị

Olee otú anyị ga-esi kwadebe obi anyị ma anyị mụwa Baịbụl?