ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jun 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọgọst 18 ruo Septemba 14, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 24

Ihe Anyị Ga-amụta n’Okwu Ikpeazụ Jekọb Gwara Ụmụ Ya Mgbe Ọ Nọ n’Ọnụ Ọnwụ—Agba nke 1

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 18 ruo 24, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 25

Ihe Anyị Ga-amụta n’Okwu Ikpeazụ Jekọb Gwara Ụmụ Ya Mgbe Ọ Nọ n’Ọnụ Ọnwụ—Agba nke 2

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 25 ruo 31, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 26

Dịrị Umeala n’Obi ma E Nwee Ihe Ị Na-amaghị

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 1 ruo 7, 2025.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 27

Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ka Ha Kpebie Ife Jehova

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 8 ruo 14, 2025.

AKỤKỌ NDỤ

Anyị Amụtala Ọtụtụ Ihe n’Aka Onye Ozizi Kachanụ ná Ndụ Anyị Niile

Nwanna Franco Dagostini arụọla ọtụtụ ọrụ ná nzukọ Jehova, mụta omenala dị iche iche nakwa ọtụtụ asụsụ. Ọ kọrọ ihe ụfọdụ bara uru ọ mụtara n’aka Onye Ozizi Kachanụ, bụ́ Jehova.

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Otú Ị Ga-esi Na-echeta Amaokwu Baịbụl

Lee aro atọ nwere ike inyere gị aka ịna-echeta amaokwu Baịbụl.