ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Eprel 2017
Ihe di n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Mee 29 ruo Julaị 2, 2017.
“Ihe I Kwere ná Nkwa, Mezuo Ya”
Gịnị ka ikwe Chineke nkwa pụtara? Gịnị ka Baịbụl kwuru banyere ikwe Chineke nkwa?
Olee Ihe Na-agaghịzi Adị Mgbe Alaeze Chineke Ga-abịa?
Baịbụl kwuru na “ụwa na-agabiga.” Olee ihe ndị so ‘n’ụwa’ ahụ?
AKỤKỌ NDỤ
M Kpebisiri Ike Ịbụ Onye Agha Kraịst
A tụrụ Demetrius Psarras mkpọrọ n’ihi na ọ jụrụ ịga agha. N’agbanyeghị ya, ọ kwụsịghị ito Chineke ma mgbe ọnwụnwa kpụ ọkụ n’ọnụ bịaara ya.
‘Onyeikpe Ụwa Dum’ Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
Gịnị mere e nwere ike iji kwuo na Jehova agaghị ekpeli ikpe na-ezighị ezi? Gịnị mere o ji dị Ndị Kraịst mkpa taa?
Ị̀ Na-ele Ikpe Ziri Ezi Anya Otú Jehova Si Ele Ya?
Ịdị umeala n’obi na ịgbaghara ndị ọzọ ga-eme ka anyị na-ele ikpe ziri ezi anya otú Chineke si ele ya. Maka gịnị?
Na-ewepụta Onwe Gị Ijere Jehova Ozi Ka E Too Ya
Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile ji mbọ ndị na-efe ya na-agba iji mezuo nzube kpọrọ ihe n’agbanyeghị otú o nwere ike ịdị ka ọ̀ dị ntakịrị.