ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Disemba 2025

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Febụwarị 2 ruo Mach 1, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 48

Akwụkwọ Job Nwere Ike Inyere Gị Aka Mgbe Ị Na-ata Ahụhụ

Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 2 ruo 8, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 49

Akwụkwọ Job Nwere Ike Inyere Gị Aka Mgbe Ị Na-enye Ndụmọdụ

Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 9 ruo 15, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 50

Dịrị Umeala n’Obi Ka Jehova

Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 16 ruo 22, 2026.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 51

Otú Ị Ga-esi Hazie Agbamakwụkwọ Gị Ka E Too Jehova

Isiokwu a bụ maka izu Febụwarị 23 ruo Mach 1, 2026.

Ndị Agadi, Unu Na-abara Ọgbakọ Ezigbo Uru

Ụfọdụ Ndị Kraịst merela agadi nwere ike ịna-ele onwe ha anya otú na-adịghị mma n’ihi ihe ndị ha na-anaghị emelizi. Gịnị ga-enyere ha aka ịna-enwe ọṅụ ugbu a?

Ì Chetara?

Ịgụ Ụlọ Nche ndị e bipụtara n’oge na-adịbeghị anya ọ tọrọ gị ụtọ? Lee ma ị̀ ga-echeta ihe ị gụrụ.

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Mee Ka Obi Sie Gị Ike na Jehova Ga-azọpụtali Gị

Olee otú ị ga-esi mee ka obi sie gị ike na Jehova ga-azọpụtali gị?