Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Olee otú anyị ga-esi ‘na-anụ ihe mmụọ nsọ’ na-ekwu? (Mkpu. 1:3, 10, 11; 3:19)

  2. 2. Gịnị ga-enyere anyị aka ịna-arụsi ọrụ ike ma na-atachi obi? (Mkpu. 2:4)

  3. 3. Olee otú anyị ga-esi akwadebe ka anyị nwee ike inwe obi ike ma a na-akpagbu anyị? (Ilu 29:25; Mkpu. 2:10, 11)

  4. 4. Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị nwere okwukwe siri ike na Jizọs? (Mkpu. 2:12-16)

  5. 5. Olee otú anyị ga-esi na-eme ihe dị mma anyị na-eme? (Mkpu. 2:24, 25; 3:1-3, 7, 8, 10, 11)

  6. 6. Gịnị ga-enyere anyị aka ịnọgide na-anụ ọkụ n’obi? (Mkpu. 3:14-19; Mat. 6:25-27, 31-33)

© 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

CA-brpgm26-IB