Igbo
Nke 5: ‘Otú O Si Ezi Ihe Juru Ha Anya’
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1112023111/univ/art/1112023111_univ_sqr_xl.jpg

Nke 5: ‘Otú O Si Ezi Ihe Juru Ha Anya’

Nke 5: ‘Otú O Si Ezi Ihe Juru Ha Anya’

Jizọs nọ n’elu ugwu kụziere ìgwè mmadụ ihe otú mmadụ ọ bụla na-akụzitụbeghị. A makwa ihe a Jizọs nọ n’elu ugwu kụzie ama. Ihe ndị e gosiri na vidio a si na Luk 6:17-19; Matiu 5:1-12; Luk 6:20-26; Matiu 5:13-48; Luk 6:27-30, 32-36; Matiu 6:1-34; Matiu 7:1-6; Luk 6:37-42; Matiu 7:7-12; Luk 6:31; Matiu 7:13-23; Luk 6:43-46; Matiu 7:24-27; Luk 6:47-49; Matiu 7:28, 29.