IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤL NA-AKỤZI

Jizọs Kraịst Ọ̀ Bụ Chineke?

Igbo
Jizọs Kraịst Ọ̀ Bụ Chineke?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1102020409/univ/art/1102020409_univ_sqr_xl.jpg
ebtv

Jizọs Kraịst Ọ̀ Bụ Chineke?

Jizọs Kraịst Ọ̀ Bụ Chineke?

Ọtụtụ ndị weere Jizọs ka onye ihe o mere kacha baara ụmụ mmadụ uru. Ma, ọ̀ bụ yanwa bụ Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile? Ka ọ̀ bụ naanị ezigbo mmadụ?