Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? KPỌWA Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Lee vidio a ka ị hụ otú Baịbụl ga-esi nyere gị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ewela iwe, ihe e ji akpọ ya enwelighị ike ịkpọ ya. Were Vidio A Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị GBASARA ANYỊ Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl A ga-eji Baịbụl zaa gị ajụjụ ị jụrụ, ma ọ bụkwanụ mee ka ị matakwuo gbasara Ndịàmà Jehova. AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Ndịàmà Jehova anaghị ana ego iji na-amụrụ mmadụ Baịbụl, i nwekwara ike iji Baịbụl nke masịrị gị ma unu mụwa ya. I nwedịrị ike ịkpọ ndị ezinụlọ unu niile ma ọ bụ ndị enyi gị ka ha soro mụọ. GBASARA ANYỊ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya. ỌMỤMỤ IHE Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Lee vidio a ka ị hụ ihe a na-eme na ya.