Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Venezuela

Av. Intercomunal La Victoria-El Consejo

Frente a La Mora II

LA VICTORIA 2121 ESTADO ARAGUA

VENEZUELA

+58 244-400-5000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Venezuela. Kwa ọnwa, a na-ebupụkwa akwụkwọ ga-eju ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ gwongworo atọ. A na-ebi ha n’asụsụ iri abụọ na itoolu. A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova karịrị otu narị puku na puku iri abụọ na ise na-arụ na Venezuela.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.