Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

United States

Brooklyn

25 Columbia Heights

BROOKLYN NY 11201-2483

UNITED STATES

+1 718-560-5000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ n’ụwa niile. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya, a na-egosi ha gbasara otú ọrụ anyị si gaa n’oge ndị gara aga na otú o si aga ugbu a.

Patterson

100 Watchtower Dr. (2891 Route 22)

PATTERSON NY 12563

UNITED STATES

+1 845-306-1000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ese ihe ndị na-adị n’akwụkwọ anyị, na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Ndị Ogbi nke America. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya, a na-akọrọ ha gbasara ụlọ akwụkwọ Baịbụl ndị a na-enwe na Patterson.

Wallkill

900 Red Mills Rd.

WALLKILL NY 12589

UNITED STATES

+1 845-744-6000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Bido na Mọnde ruo na Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ebi akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl. A na-ebi ihe karịrị nde iri abụọ na ise kwa afọ, na-ebugakwara alaka ụlọ ọrụ ndị e nwere ná mba dị iche iche akwụkwọ ndị e biri n’ihe karịrị narị asụsụ atọ na iri isii. A na-ebugakwara ọgbakọ Ndịàmà Jehova karịrị puku iri na ise akwụkwọ na United States, Canada, nakwa na Caribbean.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.