Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Ukraine

Lvivska Street 64

Briukhovychi

79491 LVIV

UKRAINE

+38 032-240-9200

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ọgbakọ karịrị otu puku na narị asaa na-arụ na Ukraine, na-ahụkwa maka ọrụ iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze na Ukraine. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Ukrainian.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.