Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Trinidad and Tobago

The Assn of JWs of Trinidad and Tobago

Lower Rapsey St and Laxmi Lane

CUREPE

TRINIDAD AND TOBAGO

+1 868-663-3392

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe nkeji iri anọ na ise

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ na Trinidad and Tobago nakwa na Guyana.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.