Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Sri Lanka

Watch Tower Bible and Tract Society of Lanka

711 Station Road

WATTALA 11300

SRI LANKA

+94 11-2930-444

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:15 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:45 ehihie

Ọ na-ewe nkeji iri anọ na ise

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Sinhala. A na-emepụtakwa ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ Sinhala.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.