Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Spain

Testigos Cristianos de Jehová

Ctra. M-108 Torrejón-Ajalvir, km. 5

28864 AJALVIR (MADRID)

SPAIN

+34 918-879-700

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 12:00 ehihie na 2:30 ehihie ruo 4:30 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Spain, nakwa n’asụsụ Catalan. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya n’alaka ụlọ ọrụ anyị, a na-akọrọ ha gbasara otú e si malite inwe Ndịàmà Jehova na Spain.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.