Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

South Africa

1 Robert Broom Drive East

Rangeview

KRUGERSDORP

1739

SOUTH AFRICA

+27 11-761-1000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

7:45 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-ebi akwụkwọ, magazin, broshọ, na traktị n’asụsụ karịrị otu narị na iri abụọ na otu, na-ebugakwara ọgbakọ karịrị puku iri na abụọ akwụkwọ ná mba iri na otu. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ iri abụọ, na-ahụkwa maka iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze n’ihe karịrị mba iri anọ na abụọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.