Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Slovakia

Pekna cesta 17

831 52 BRATISLAVA 34

SLOVAK REPUBLIC

+421 2-49107611

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:30 ehihie

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova karịrị puku iri abụọ na isii na narị ise na-arụ na Czech Republic, nakwa na Slovakia. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Slovak, nakwa n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Slovak, na-esikwa ebe ahụ ebuga ọgbakọ anyị ndị dị na Austria, Czech Republic, Slovakia, na Slovenia akwụkwọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.