Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Sierra Leone

133 Wilkinson Road

FREETOWN

SIERRA LEONE

+232 76-679-072

+232 77-850-790

+232 76-679-075

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

9:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 2:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ atọ a na-asụ na Sierra Leone. Asụsụ ndị ahụ bụ: Krio, Kisi, na Mende.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.