Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Senegal

Parcelle 1

Zone 8

Almadies

DAKAR

SENEGAL

+221 33-820-80-00

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Tuzdee na Tọzdee

10:30 ụtụtụ ruo 12:30 ehihie na 3:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ asatọ a na-asụ ná mba anọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.