Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Russia

Administrative Center of JWs in Russia

Ul. Srednyaya 6

Solnechnoye, Kurortnyi Rayon

197739 ST. PETERSBURG

RUSSIA

+7 812-702-26-90

+7 812-432-95-50

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:00 ehihie

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ahụ maka ịsụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ iri atọ na atọ, ma n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Russia. A na-ahazikwa ọrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ọgbakọ karịrị puku abụọ na narị ise na-arụ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.