Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Romania

Orzari Street No. 29-31

Sector 2

RO-021552 BUCUREŞTI

ROMÂNIA

+40 21-302-75-00

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ na Romania. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl, na-emepụtakwa ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ Romania.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.