Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Portugal

Rua Conde Barão, 511

P-2649-513 ALCABIDECHE

PORTUGAL

+351 214-690-600

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 11:30 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 4:30 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ebugara ọgbakọ anyị karịrị narị asaa akwụkwọ. Ọgbakọ ndị a dị na Portugal, Azores, Madeira, Cape Verde, nakwa na São Tomé & Príncipe. A na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ European Portuguese nakwa n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Portugual.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.