Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Poland

Świadkowie Jehowy w Polsce

ul. Warszawska 14

05-830 NADARZYN

POLAND

+48 22-739-16-00

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:00 ehihie

Ọ na-ewe otu awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Polish. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya n’alaka ụlọ ọrụ anyị, a na-akọrọ ha otú e si malite inwe Ndịàmà Jehova na Poland.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.