Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Nigeria

Km 51, Benin-Auchi Road

IGIEDUMA 301110

EDO STATE

NIGERIA

+234 7080-662-020

+234 8039-003-790

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-ebipụta Ụlọ Nche na Teta! karịrị nde iri anọ na otu n’afọ ọ bụla n’asụsụ itoolu. A na-ebugakwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’ebe dị iche iche na Nigeria nakwa ná mba ise ndị ọzọ dị n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Africa

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.