Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

New Caledonia

236, rue Georges Lèques

Normandie

98800 NOUMEA

NEW CALEDONIA

+687 43-75-00

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe nkeji iri anọ na ise

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ na New Caledonia, Vanuatu nakwa na Wallis & Futuna Islands. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Wallisian, Lifu, Bislama, na asụsụ ise ndị ọzọ a na-asụ na New Caledonia.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.