Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Netherlands

Christelijke Gemeente van Jehovah’s Getuigen in Nederland

Noordbargerstraat 77

7812 AA EMMEN

NETHERLANDS

+31 591-683555

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Dutch. A na-emepụtakwa nke ndị ìsì n’asụsụ iri na abụọ, na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere n’ọtụtụ asụsụ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.