Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Moldova

Str Gr Ureche 75

MD-2005 CHISINAU

REPUBLIC OF MOLDOVA

+373 22-22-86-26

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova karịrị puku iri abụọ na-arụ na Moldova. Kwa ọnwa, a na-ebupụkwa akwụkwọ ga-eju ihe fọrọ obere ka ọ bụrụ gwongworo abụọ, bugara ha ihe ruru narị ọgbakọ abụọ na iri ise anyị nwere na Moldova.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.