Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Mexico

Ave Jardin No. 10

Fraccionamiento El Tejocote

56239 TEXCOCO, MEX

MEXICO

+52 555-133-3000

+52 555-133-3099

+52 555-858-0100

+52 555-858-0199

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ iri anọ na itoolu a na-asụ n’obodo ndị dị malite na Mexico ruo na Panama. A na-ebikwa akwụkwọ anyị n’ihe karịrị asụsụ iri isii, na-ezipụkwara mba iri akwụkwọ anyị n’ihe karịrị asụsụ iri asatọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.